Music + Video: Flavour – Levels

Flavour – Levels. One of Nigerian finest Highlife singers, Mr Flavour takes us to South-East on his new single titled “Levels”.
The Masterkraft-produced song “Levels” has Flavour listing some of the Igbo prominent Billionaires doing well in business and other spheres of life.
Mr Flavour knows what’s best for his music fan base and this time, he rises with “Levels” where he performed well and still maintained his unique style of entertainment.
In the song, he sings and commends about being wealthy and not just about being wealthy but being able to face the difficulties that come around. Truly, the song is another one from Mr Flavour to update your playlist and here you have it.
Just listen up and download the song below!
LYRICS
Eh eh nwanne if it’s a hit’
Aká anyị dị àObodo ekwelugo oo
Anyanwu achawago oo
Anyi aputagooo
Ife emebegoI makwa onye i wu? (Mastaa)
I makwa onye i wu? (Ibe)
I makwa onye i wu? (Ibe)
I makwa onye i wu?Nwoke na-apu oku
Nwa n’ebe ebe
Nwoke oma osiso
Nya na nwa oma osisoNa we dey, na we dey
Na we dey here
Na we dey, na we dey
Na we dey hereI si ka o bulu, obulu ya
Na we dey here
Mens kwusu nnukwu ike
Na we dey here (Ahee)I fugodi convoy anyi ji
We bata obodo i nolu ofuma
I nwekwaanu choice (Ahee)I fugodi package anyi ji
We bata obodo i nolu ofuma
I belu ebelu (Ahee)Security confirm
I ma na udo na achinu
I ma na mens bata obodo
Anyi ka n’eneneI ma na nde nde edee
I ma na mmemme emewe
Agbobi nwere omume eji eri egoAgu ji egbe
I makwa onye i wu?
O kpata o zuo ora (Obi Cubanaaa..)
I makwa onye i wu?Onwa n’etiri ora
I makwa onye i wu?
Anyi don nwanne
I makwa onye i wu?O jide o nye nwanne ya
Nwoke na apu oku
Nwa a na-ayo eze
Nwa na-ebe ebe (E-money)Nwoke bu ebube ebube
Nwoke oma osiso
Iyawo na wa na wa
Nya na nwa oma osiso
(Ah yee, ah yeee)Factory fitted, full option, double silencer
Ife a na-apia bu mpiawa azu nu
Double condenser
Ife anyi bu bu, odogwu odogwu
Ike na ebube muo nso
Aka anyi buzi nchawa nchawa
Uda egbe ndi nsoNdi nku, ndi nku
Ndi nku, ndi nku
Ndi ike, ndi ikeI hula men shiri ike?
Ndi oma, ndi oma
Ndi oma, ndi oma
Ju some doubt osiso?
Ah yee, ah yeeA na m anukwanu ife
A na m anukwanu ife
A na m asikwanu ndo?
Okwu abago n’ego
Men na-eme na bundleFa bialu ka izuogu
Fa na-eme na cash
Ofodu na-edezi cheque
Ah heeeI fugodi convoy anyi ji
We bata obodo i nolu ofuma
I nwekwaanu choice (Ahee)I fugodi package anyi ji
We bata obodo i nolu ofuma
I belu ebelu (Ahee)Security confirm
I ma na udo na achinu
I ma na mens bata obodo
Anyi ka n’eneneI ma na nde nde edee
I ma na mmemme emewe
Agbobi nwere omume eji eri egoAgu ji egbe
I makwa onye i wu?
Anderson Obiagwu
I makwa onye i wu?Aka ekpuchi onwa n’igbo
I makwa onye i wu?
Dr Eze Mmuo
I makwa onye i wu?Nwoke di ebube ebube
Nwoke na-apu oku
Legend nwanne
Nwa na-ebe ebeOnye mpiawa azu
Nwoke oma osiso
Ome mma na ojoto
Nya na nwa oma osiso
Ah yee, ah yee
Factory fitted, full option, double silencer
Ife a na-apia bu mpiawa azu nu
Double condenser
Ife anyi bu bu, odogwu odogwu
Ike na ebube muo nso
Aka anyi buzi nchawa nchawa
Uda egbe ndi nsoObodo ekwelugo oo
Anyanwu achawago oo
Anyi aputagooo
Ife emebego
I makwa onye i wu?
TAGS
